Ilu 11:7 Baịbụl Nsọ nke Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ 7 Ihe onye ajọ omume na-ele anya ya na-ala n’iyi ma ọ nwụọ. Ihe ọ na-atụ anya na ọ ga-eji ike ya mee anaghịzi enwe isi.+ Ilu Akwụkwọ Ndịàmà Jehova Ji Eme Nchọnchọ—Nke Afọ 2019 11:7 Ụlọ Nche,5/15/2002, p. 26
7 Ihe onye ajọ omume na-ele anya ya na-ala n’iyi ma ọ nwụọ. Ihe ọ na-atụ anya na ọ ga-eji ike ya mee anaghịzi enwe isi.+