Ilu 11:15 Baịbụl Nsọ nke Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ 15 Onye ọ bụla nke kwere nkwa na ya ga-akwụ ego onye ọ na-amaghị bitere ma onye ahụ akwụghị ya,* ihe agaghị agaziri ya.+ Ma onye ọ bụla ọ na-anaghị adị ngwa ngwa ka ya na mmadụ kwekọrịta ihe ha ga-eme* anaghị aba ná nsogbu. Ilu Akwụkwọ Ndịàmà Jehova Ji Eme Nchọnchọ—Nke Afọ 2019 11:15 Ụlọ Nche,7/15/2002, p. 28
15 Onye ọ bụla nke kwere nkwa na ya ga-akwụ ego onye ọ na-amaghị bitere ma onye ahụ akwụghị ya,* ihe agaghị agaziri ya.+ Ma onye ọ bụla ọ na-anaghị adị ngwa ngwa ka ya na mmadụ kwekọrịta ihe ha ga-eme* anaghị aba ná nsogbu.