Ilu 11:26 Baịbụl Nsọ nke Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ 26 Onye na-ekweghị ewepụta ọka,* ndị mmadụ ga-abụ ya ọnụ,Ma ha ga-agọzi onye na-eresị ya ndị ọzọ. Ilu Akwụkwọ Ndịàmà Jehova Ji Eme Nchọnchọ—Nke Afọ 2019 11:26 Ụlọ Nche,7/15/2002, p. 30-31