Ilu 14:14 Baịbụl Nsọ nke Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ 14 Onye obi ya na-adịghị n’ime ihe dị mma ga-ata ahụhụ ihe ndị ọ na-eme,+Ma ezigbo mmadụ ga-eri uru ihe ndị ọ na-eme.+ Ilu Akwụkwọ Ndịàmà Jehova Ji Eme Nchọnchọ—Nke Afọ 2019 14:14 Ụlọ Nche,7/15/2005, p. 18
14 Onye obi ya na-adịghị n’ime ihe dị mma ga-ata ahụhụ ihe ndị ọ na-eme,+Ma ezigbo mmadụ ga-eri uru ihe ndị ọ na-eme.+