Ilu 14:16 Baịbụl Nsọ nke Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ 16 Onye ma ihe na-akpachapụ anya, ọ naghịkwa etinye aka n’ihe ọjọọ. Ma onye nzuzu anaghị akpachapụ anya,* ọ tụkwasịkwara onwe ya obi. Ilu Akwụkwọ Ndịàmà Jehova Ji Eme Nchọnchọ—Nke Afọ 2019 14:16 Ụlọ Nche,7/15/2005, p. 19
16 Onye ma ihe na-akpachapụ anya, ọ naghịkwa etinye aka n’ihe ọjọọ. Ma onye nzuzu anaghị akpachapụ anya,* ọ tụkwasịkwara onwe ya obi.