Ilu 14:21 Baịbụl Nsọ nke Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ 21 Onye na-eleda onye agbata obi ya anya na-eme mmehie,Ma onye na-emetere ndị ọ na-enweghị ka ọ hà ha ebere na-enwe obi ụtọ.+ Ilu Akwụkwọ Ndịàmà Jehova Ji Eme Nchọnchọ—Nke Afọ 2019 14:21 Ụlọ Nche,7/15/2005, p. 20
21 Onye na-eleda onye agbata obi ya anya na-eme mmehie,Ma onye na-emetere ndị ọ na-enweghị ka ọ hà ha ebere na-enwe obi ụtọ.+