Ilu 15:10 Baịbụl Nsọ nke Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ 10 Onye na-achọghị ịnọ n’ezigbo ụzọ na-ewere aka ná ntị a na-adọ ya ka ihe ọjọọ,*+Ma onye kpọrọ mba a na-abara ya asị ga-anwụ.+ Ilu Akwụkwọ Ndịàmà Jehova Ji Eme Nchọnchọ—Nke Afọ 2019 15:10 Ụlọ Nche,7/1/2006, p. 15
10 Onye na-achọghị ịnọ n’ezigbo ụzọ na-ewere aka ná ntị a na-adọ ya ka ihe ọjọọ,*+Ma onye kpọrọ mba a na-abara ya asị ga-anwụ.+