Ilu 15:14 Baịbụl Nsọ nke Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ 14 Onye na-aghọta ihe na-agba mbọ ka ọ mụta ihe,+Ma ihe juru ndị nzuzu ọnụ bụ okwu iberiibe.+ Ilu Akwụkwọ Ndịàmà Jehova Ji Eme Nchọnchọ—Nke Afọ 2019 15:14 Ụlọ Nche,7/1/2006, p. 16