Ilu 17:5 Baịbụl Nsọ nke Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ 5 Onye na-akwa ogbenye emo na-akparị Onye kere ya,+A ga-atakwa onye ọ bụla na-aṅụrị ọṅụ maka ọdachi dakwasịrị onye ọzọ ahụhụ.+
5 Onye na-akwa ogbenye emo na-akparị Onye kere ya,+A ga-atakwa onye ọ bụla na-aṅụrị ọṅụ maka ọdachi dakwasịrị onye ọzọ ahụhụ.+