Ilu 17:9 Baịbụl Nsọ nke Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ 9 Onye na-agbaghara* ihe ọjọọ e mere ya na-egosi na ọ hụrụ ndị ọzọn’anya,+Ma onye na-ekwukarị gbasara ihe ọjọọ e mere ya na-ekewa ndị bụ́ ezigbo enyi.+
9 Onye na-agbaghara* ihe ọjọọ e mere ya na-egosi na ọ hụrụ ndị ọzọn’anya,+Ma onye na-ekwukarị gbasara ihe ọjọọ e mere ya na-ekewa ndị bụ́ ezigbo enyi.+