Ilu 19:8 Baịbụl Nsọ nke Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ 8 Onye na-agbalị ka ọ mara ihe* ji ndụ ya kpọrọ ihe.+ Ihe ga-agaziri onye ọ bụla na-agbalị ka ọ ghọta ihe.+ Ilu Akwụkwọ Ndịàmà Jehova Ji Eme Nchọnchọ—Nke Afọ 2019 19:8 ‘Ịhụnanya Chineke’, p. 108 Ụlọ Nche,7/1/1999, p. 18-19
8 Onye na-agbalị ka ọ mara ihe* ji ndụ ya kpọrọ ihe.+ Ihe ga-agaziri onye ọ bụla na-agbalị ka ọ ghọta ihe.+