Ilu 19:14 Baịbụl Nsọ nke Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ 14 Ihe ụmụ na-eketa n’aka nna ha bụ ụlọ na akụ̀,Ma ọ bụ Jehova na-enye mmadụ nwunye nwere uche.+