Ilu 19:29 Baịbụl Nsọ nke Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ 29 A ga-ekpe ndị na-akwa emo ikpe,+A ga na-etikwa ndị nzuzu ihe n’azụ.+