Ilu 22:1 Baịbụl Nsọ nke Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ 22 Ọ ka mma inwe ezigbo aha kama inweju akụnụba.+Ọ ka mma ịbụ onye a na-akwanyere ùgwù kama inwe ọlaọcha na ọlaedo. Ilu Akwụkwọ Ndịàmà Jehova Ji Eme Nchọnchọ—Nke Afọ 2019 22:1 Teta!,nke 4 2017, p. 9
22 Ọ ka mma inwe ezigbo aha kama inweju akụnụba.+Ọ ka mma ịbụ onye a na-akwanyere ùgwù kama inwe ọlaọcha na ọlaedo.