Ilu 24:12 Baịbụl Nsọ nke Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ 12 Ma ọ bụrụ na ị sị, “Anyị amaghị banyere ihe a,”Ọ̀ bụ na Onye na-enyocha obi amaghị ihe dị gị n’obi?+ N’eziokwu, Onye na-ahụ gị ga-ama,Ọ ga-akwụkwa onye ọ bụla ụgwọ ọrụ ya.+
12 Ma ọ bụrụ na ị sị, “Anyị amaghị banyere ihe a,”Ọ̀ bụ na Onye na-enyocha obi amaghị ihe dị gị n’obi?+ N’eziokwu, Onye na-ahụ gị ga-ama,Ọ ga-akwụkwa onye ọ bụla ụgwọ ọrụ ya.+