Ilu 25:13 Baịbụl Nsọ nke Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ 13 Otú ahụ snoo si eme ka ahụ́ jụọ mmadụ oyi n’oge okpomọkụ mgbe a na-ewe ihe ubiKa onye ozi a tụkwasịrị obi na-eme ka obi ruo ndị dunyere ya ozi ala,N’ihi na ọ na-eme ka obi dị nna ya ukwu mma.+
13 Otú ahụ snoo si eme ka ahụ́ jụọ mmadụ oyi n’oge okpomọkụ mgbe a na-ewe ihe ubiKa onye ozi a tụkwasịrị obi na-eme ka obi ruo ndị dunyere ya ozi ala,N’ihi na ọ na-eme ka obi dị nna ya ukwu mma.+