Ilu 25:19 Baịbụl Nsọ nke Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ 19 Mmadụ ịtụkwasị onye a na-ekwesịghị ịtụkwasị obi* obi n’oge nsogbuDị ka ebe mmadụ ji ezé gbajiri agbaji na-ata ihe ma ọ bụ ebe mmadụ ji ụkwụ ya nke na-ama jijiji na-aga ije.
19 Mmadụ ịtụkwasị onye a na-ekwesịghị ịtụkwasị obi* obi n’oge nsogbuDị ka ebe mmadụ ji ezé gbajiri agbaji na-ata ihe ma ọ bụ ebe mmadụ ji ụkwụ ya nke na-ama jijiji na-aga ije.