Ilu 26:1 Baịbụl Nsọ nke Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ 26 Otú ahụ snoo na-ekwesịghị ịda n’oge okpomọkụ, nakwa otú ahụ mmiri na-ekwesịghị izo n’oge a na-ewe ihe ubi,Ka a na-ekwesịghị ịkwanyere onye nzuzu ùgwù.+
26 Otú ahụ snoo na-ekwesịghị ịda n’oge okpomọkụ, nakwa otú ahụ mmiri na-ekwesịghị izo n’oge a na-ewe ihe ubi,Ka a na-ekwesịghị ịkwanyere onye nzuzu ùgwù.+