Ilu 27:9 Baịbụl Nsọ nke Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ 9 Mmanụ na ihe na-esi ísì ọma* na-eme ka obi dị mmadụ ụtọ. Ezigbo ndụmọdụ enyi nyere enyi ya na-emekwa ka obi dị enyi ya ụtọ.+
9 Mmanụ na ihe na-esi ísì ọma* na-eme ka obi dị mmadụ ụtọ. Ezigbo ndụmọdụ enyi nyere enyi ya na-emekwa ka obi dị enyi ya ụtọ.+