Ilu 27:10 Baịbụl Nsọ nke Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ 10 Ahapụla enyi gị ma ọ bụ enyi nna gị,Abanyekwala n’ụlọ nwanne gị n’ụbọchị ọdachi dakwasịrị gị. Onye agbata obi nke nọ nso ka nwanne nke nọ n’ebe dị anya mma.+
10 Ahapụla enyi gị ma ọ bụ enyi nna gị,Abanyekwala n’ụlọ nwanne gị n’ụbọchị ọdachi dakwasịrị gị. Onye agbata obi nke nọ nso ka nwanne nke nọ n’ebe dị anya mma.+