Ilu 28:21 Baịbụl Nsọ nke Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ 21 Ile mmadụ anya n’ihu adịghị mma.+ Ma mmadụ nwere ike ime ihe ọjọọ n’ihi otu ibé achịcha.