Ilu 29:3 Baịbụl Nsọ nke Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ 3 Onye ji amamihe kpọrọ ihe na-eme nna ya obi ụtọ,+Ma onye ya na ndị akwụna na-akpa na-ala akụ̀ ya n’iyi.+ Ilu Akwụkwọ Ndịàmà Jehova Ji Eme Nchọnchọ—Nke Afọ 2019 29:3 Ụlọ Nche,11/15/2006, p. 23
3 Onye ji amamihe kpọrọ ihe na-eme nna ya obi ụtọ,+Ma onye ya na ndị akwụna na-akpa na-ala akụ̀ ya n’iyi.+