Ekliziastis 2:3 Baịbụl Nsọ nke Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ 3 M ṅụwara nnukwu mmanya ka m mara ma ọ̀ bara uru.+ N’oge ahụ niile, uche ka kpakọrọ m ọnụ. M zuzudịrị nzuzu ka m wee chọpụta ihe kacha mma mmadụ kwesịrị ime n’ụbọchị ole na ole ọ ga-adị ndụ n’ụwa.*
3 M ṅụwara nnukwu mmanya ka m mara ma ọ̀ bara uru.+ N’oge ahụ niile, uche ka kpakọrọ m ọnụ. M zuzudịrị nzuzu ka m wee chọpụta ihe kacha mma mmadụ kwesịrị ime n’ụbọchị ole na ole ọ ga-adị ndụ n’ụwa.*