Ekliziastis 2:11 Baịbụl Nsọ nke Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ 11 Ma mgbe m chebaara ọrụ niile m rụrụ echiche, chebakwara ọrụ niile m gbalịsiri ike rụọ echiche,+ m hụrụ na ihe niile bụ ihe efu, na ha bụ ịchụ ifufe.+ E nweghị ihe ọ bụla bara ezigbo uru n’ụwa.*+ Ekliziastis Akwụkwọ Ndịàmà Jehova Ji Eme Nchọnchọ—Nke Afọ 2019 2:11 Ụlọ Nche,4/15/2008, p. 2110/15/1997, p. 42/15/1997, p. 14
11 Ma mgbe m chebaara ọrụ niile m rụrụ echiche, chebakwara ọrụ niile m gbalịsiri ike rụọ echiche,+ m hụrụ na ihe niile bụ ihe efu, na ha bụ ịchụ ifufe.+ E nweghị ihe ọ bụla bara ezigbo uru n’ụwa.*+