Ekliziastis 2:19 Baịbụl Nsọ nke Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ 19 Ònye makwanụ ma ọ̀ ga-abụ onye ma ihe, ka ọ̀ ga-abụ onye nzuzu?+ Ma, ọ ga-eweghara ihe niile m gbasiri mbọ ike nweta, bụ́ ihe ndị m nwetara n’ụwa* maka na m ma ihe. Ihe a bụkwa ihe efu.
19 Ònye makwanụ ma ọ̀ ga-abụ onye ma ihe, ka ọ̀ ga-abụ onye nzuzu?+ Ma, ọ ga-eweghara ihe niile m gbasiri mbọ ike nweta, bụ́ ihe ndị m nwetara n’ụwa* maka na m ma ihe. Ihe a bụkwa ihe efu.