Ekliziastis 2:21 Baịbụl Nsọ nke Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ 21 N’ihi na mmadụ nwere ike iji amamihe na nkà o nwere nakwa ihe ọ mụtara rụsie ọrụ ike, ma ọ ga-enyefe ihe niile ọ rụtara n’aka onye na-arụghị ọrụ ọ bụla.+ Ihe a bụkwa ihe efu, ọ jọgbukwara onwe ya.* Ekliziastis Akwụkwọ Ndịàmà Jehova Ji Eme Nchọnchọ—Nke Afọ 2019 2:21 Ụlọ Nche,9/1/2004, p. 27
21 N’ihi na mmadụ nwere ike iji amamihe na nkà o nwere nakwa ihe ọ mụtara rụsie ọrụ ike, ma ọ ga-enyefe ihe niile ọ rụtara n’aka onye na-arụghị ọrụ ọ bụla.+ Ihe a bụkwa ihe efu, ọ jọgbukwara onwe ya.*