Ekliziastis 3:19 Baịbụl Nsọ nke Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ 19 N’ihi na ọ bụ ihe na-eme* mmadụ na-emekwa anụmanụ. Otu ihe ahụ na-eme ha niile.+ Otú anụmanụ si anwụ ka mmadụ si anwụ. Ọ bụ otu ume ndụ ka ha niile na-eku.+ N’ihi ya, e nweghị ihe mmadụ ji kara anụmanụ, n’ihi na ihe niile bụ ihe efu. Ekliziastis Akwụkwọ Ndịàmà Jehova Ji Eme Nchọnchọ—Nke Afọ 2019 3:19 Ụlọ Nche,2/15/1997, p. 10-11 Ihe Ọmụma, p. 82
19 N’ihi na ọ bụ ihe na-eme* mmadụ na-emekwa anụmanụ. Otu ihe ahụ na-eme ha niile.+ Otú anụmanụ si anwụ ka mmadụ si anwụ. Ọ bụ otu ume ndụ ka ha niile na-eku.+ N’ihi ya, e nweghị ihe mmadụ ji kara anụmanụ, n’ihi na ihe niile bụ ihe efu.