-
Ekliziastis 6:2Baịbụl Nsọ nke Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ
-
-
2 Ezi Chineke na-enye mmadụ akụnụba, meekwa ka a na-akwanyere ya ùgwù, nke mere na onye ahụ na-enweta ihe ọ bụla gụrụ ya. Ma ezi Chineke anaghị eme ka o nwee ike iri ya, kama onye ọzọ nwere ike iri ya. Ihe a bụ ihe efu, ọ jọgbukwara onwe ya.
-