Ekliziastis 6:3 Baịbụl Nsọ nke Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ 3 Ọ bụrụ na mmadụ amụọ otu narị ụmụ, bie ndụ ọtụtụ afọ, kaakwa nká, ma o kporighị ndụ tupu ya abanye n’ili, m ga-asị na nwa nwụrụ n’ime afọ nne ya ka ya mma.+
3 Ọ bụrụ na mmadụ amụọ otu narị ụmụ, bie ndụ ọtụtụ afọ, kaakwa nká, ma o kporighị ndụ tupu ya abanye n’ili, m ga-asị na nwa nwụrụ n’ime afọ nne ya ka ya mma.+