Ekliziastis 6:5 Baịbụl Nsọ nke Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ 5 Ọ bụ eziokwu na ọ hụghị anyanwụ, e nweghịkwa ihe ọ ma, ma ọ ka onye nke ọzọ mma.*+