Ekliziastis 6:8 Baịbụl Nsọ nke Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ 8 N’ihi na olee ihe onye ma ihe ji kara onye nzuzu mma?+ Ma ọ bụ, olee uru ọ bara na ogbenye ma otú ọ ga-esi na-edi nsogbu ndị na-abịara ya?
8 N’ihi na olee ihe onye ma ihe ji kara onye nzuzu mma?+ Ma ọ bụ, olee uru ọ bara na ogbenye ma otú ọ ga-esi na-edi nsogbu ndị na-abịara ya?