-
Ekliziastis 6:9Baịbụl Nsọ nke Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ
-
-
9 Ọ ka mma na mmadụ ji ihe ndị ọ na-ahụ anya na-eme onwe ya obi ụtọ kama ịchọgharịwa ihe na-agụ ya agụụ ọ na-enweghị ike inweta. Ihe a bụkwa ihe efu. Ọ bụ ịchụ ifufe.
-