Ekliziastis 7:17 Baịbụl Nsọ nke Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ 17 Abụla onye ajọ omume gafee ókè, abụkwala onye nzuzu.+ Gịnị mere ị ga-eji nwụchuo ọnwụ?+ Ekliziastis Akwụkwọ Ndịàmà Jehova Ji Eme Nchọnchọ—Nke Afọ 2019 7:17 Ụlọ Nche,10/15/1991, p. 5-6