-
Ekliziastis 8:1Baịbụl Nsọ nke Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ
-
-
8 Ònye ka a ga-eji tụnyere onye ma ihe? Ònye ma otú e si edozi nsogbu? Amamihe na-eme ka mmadụ na-agbasapụ ihu, ọ na-emekwa ka onye ahụ ghara ịna-agbarụ ihu.
-