Ekliziastis 8:8 Baịbụl Nsọ nke Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ 8 Otú ahụ a na-enweghị mmadụ ume ndụ* dị n’aka, ka a na-enweghị mmadụ ụbọchị ọnwụ dị n’aka.+ Otú ahụ a na-enweghị onye agha a na-ekwe ka ọ laa n’oge agha, ka ajọ omume na-anaghị ekwe ka ndị na-eme ihe ọjọọ gbanahụ ihe ha metara.
8 Otú ahụ a na-enweghị mmadụ ume ndụ* dị n’aka, ka a na-enweghị mmadụ ụbọchị ọnwụ dị n’aka.+ Otú ahụ a na-enweghị onye agha a na-ekwe ka ọ laa n’oge agha, ka ajọ omume na-anaghị ekwe ka ndị na-eme ihe ọjọọ gbanahụ ihe ha metara.