Ekliziastis 8:9 Baịbụl Nsọ nke Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ 9 M hụrụ ihe a niile, m wee jiri obi m niile chebara ọrụ niile a rụrụla n’ụwa* echiche, n’oge mmadụ nọ na-achị mmadụ ibe ya ọchịchị nchịgbu.+ Ekliziastis Akwụkwọ Ndịàmà Jehova Ji Eme Nchọnchọ—Nke Afọ 2019 8:9 Na-enwe Obi Ụtọ Ruo Mgbe Ebighị Ebi, isi 31 Teta!,nke 3 2017, p. 6 Ụlọ Nche,1/1/2002, p. 5
9 M hụrụ ihe a niile, m wee jiri obi m niile chebara ọrụ niile a rụrụla n’ụwa* echiche, n’oge mmadụ nọ na-achị mmadụ ibe ya ọchịchị nchịgbu.+