Ekliziastis 8:10 Baịbụl Nsọ nke Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ 10 M wee hụ ka a na-eli ndị ajọ omume, ndị na-abanyebu n’ebe dị nsọ ma na-apụta. Ma, e chefuru ha ọsọ ọsọ n’obodo ebe ha nọ na-eme ajọ omume.+ Ihe a bụkwa ihe efu.
10 M wee hụ ka a na-eli ndị ajọ omume, ndị na-abanyebu n’ebe dị nsọ ma na-apụta. Ma, e chefuru ha ọsọ ọsọ n’obodo ebe ha nọ na-eme ajọ omume.+ Ihe a bụkwa ihe efu.