Ekliziastis 9:1 Baịbụl Nsọ nke Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ 9 M chebaara ihe a niile echiche wee kwuo na ndị ezi omume na ndị ma ihe nakwa ọrụ ha na-arụ dị n’aka ezi Chineke.+ Ndị mmadụ amaghị otú ndị dịrị ndụ tupu hanwa hụruru ibe ha n’anya nakwa otú ha kpọruru ibe ha asị.
9 M chebaara ihe a niile echiche wee kwuo na ndị ezi omume na ndị ma ihe nakwa ọrụ ha na-arụ dị n’aka ezi Chineke.+ Ndị mmadụ amaghị otú ndị dịrị ndụ tupu hanwa hụruru ibe ha n’anya nakwa otú ha kpọruru ibe ha asị.