-
Ekliziastis 9:11Baịbụl Nsọ nke Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ
-
-
11 Ihe ọzọ m hụrụ nke na-eme n’ụwa* bụ na ọ bụghị mgbe niile ka ndị nwere ụkwụ ọsọ na-emeri n’ọsọ. Ọ bụghị mgbe niile ka ndị dike na-emeri n’agha.+ Ọ bụghị mgbe niile ka ndị ma ihe na-enweta ihe oriri. Ọ bụghị mgbe niile ka ndị ụbụrụ na-aghọ nkọ na-akpata akụnụba.+ Ọ bụghịkwa ndị mụtara ihe ka ihe na-agaziri mgbe niile,+ n’ihi na ọdachi* na-abịara ha niile n’oge a na-atụghị anya ya.
-