-
Ekliziastis 9:14Baịbụl Nsọ nke Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ
-
-
14 E nwere otu obere obodo mmadụ ole na ole bi na ya. Otu eze siri ike bịara iluso obodo a ọgụ. Ọ gbara ya gburugburu ma rụọ mgbidi dị elu ọ ga-eji nọchibido ya.
-