Ekliziastis 9:16 Baịbụl Nsọ nke Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ 16 M gwaziri onwe m, sị: ‘Mmadụ ịma ihe dị mma karịa mmadụ isi ike.+ Ma a naghị eji amamihe ogbenye akpọrọ ihe, a naghịkwa eme ihe o kwuru.’+ Ekliziastis Akwụkwọ Ndịàmà Jehova Ji Eme Nchọnchọ—Nke Afọ 2019 9:16 Ụlọ Nche,8/1/2000, p. 32
16 M gwaziri onwe m, sị: ‘Mmadụ ịma ihe dị mma karịa mmadụ isi ike.+ Ma a naghị eji amamihe ogbenye akpọrọ ihe, a naghịkwa eme ihe o kwuru.’+