Ekliziastis 10:16 Baịbụl Nsọ nke Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ 16 Ọ bụrụ na eze obodo bụ nwatakịrị,+ ndị isi obodo amalitekwa n’isi ụtụtụ na-eri oriri, nnukwu nsogbu ga-adị n’obodo ahụ.
16 Ọ bụrụ na eze obodo bụ nwatakịrị,+ ndị isi obodo amalitekwa n’isi ụtụtụ na-eri oriri, nnukwu nsogbu ga-adị n’obodo ahụ.