Ekliziastis 11:2 Baịbụl Nsọ nke Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ 2 Nye mmadụ asaa ma ọ bụ mmadụ asatọ ihe,+ n’ihi na ị maghị ọdachi ga-adakwasị ndị bi n’ụwa. Ekliziastis Akwụkwọ Ndịàmà Jehova Ji Eme Nchọnchọ—Nke Afọ 2019 11:2 Ụlọ Nche,12/1/2000, p. 21