Ekliziastis 12:14 Baịbụl Nsọ nke Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ 14 N’ihi na ezi Chineke ga-ekpe ndị mmadụ ikpe maka ihe niile ha na-eme, ma ihe ọ bụla zoro ezo, ka o wee kpebie ma ọ̀ bụ ihe ọma ka ọ̀ bụ ihe ọjọọ.+ Ekliziastis Akwụkwọ Ndịàmà Jehova Ji Eme Nchọnchọ—Nke Afọ 2019 12:14 Ụlọ Nche,11/15/1999, p. 22-23
14 N’ihi na ezi Chineke ga-ekpe ndị mmadụ ikpe maka ihe niile ha na-eme, ma ihe ọ bụla zoro ezo, ka o wee kpebie ma ọ̀ bụ ihe ọma ka ọ̀ bụ ihe ọjọọ.+