Abụ Solomọn 3:11 Baịbụl Nsọ nke Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ 11 “Ụmụ nwaanyị Zayọn, gaanụKirie Eze SolomọnKa o kpu okpu nne ya+ kpaara yaN’ụbọchị ọ lụrụ nwaanyị,N’ụbọchị obi bụ ya sọ aṅụrị.”
11 “Ụmụ nwaanyị Zayọn, gaanụKirie Eze SolomọnKa o kpu okpu nne ya+ kpaara yaN’ụbọchị ọ lụrụ nwaanyị,N’ụbọchị obi bụ ya sọ aṅụrị.”