Abụ Solomọn 4:1 Baịbụl Nsọ nke Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ 4 “Onye m hụrụ n’anya, ị mara mma. Ị mara ezigbo mma. Anya gị, nke i kpuchiri ákwà, dị ka anya nduru. Ntutu isi gị dị ka ìgwè ewuNdị si n’ugwu ndị dị na Gilied na-agbadata.+ Abụ Solomọn Akwụkwọ Ndịàmà Jehova Ji Eme Nchọnchọ—Nke Afọ 2019 4:1 Ụlọ Nche,11/15/2006, p. 19
4 “Onye m hụrụ n’anya, ị mara mma. Ị mara ezigbo mma. Anya gị, nke i kpuchiri ákwà, dị ka anya nduru. Ntutu isi gị dị ka ìgwè ewuNdị si n’ugwu ndị dị na Gilied na-agbadata.+