Abụ Solomọn 4:10 Baịbụl Nsọ nke Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ 10 Nwanne m nwaanyị, nwaanyị m ga-alụ, otú i si egosi m na ị hụrụ m n’anya enweghị atụ.+ Otú i si egosi m na ị hụrụ m n’anya na-atọ m ụtọ karịa mmanya.+ Mmanụ gị na-esi ísì ọma karịa ihe ọ bụla na-esi ísì ọma.+
10 Nwanne m nwaanyị, nwaanyị m ga-alụ, otú i si egosi m na ị hụrụ m n’anya enweghị atụ.+ Otú i si egosi m na ị hụrụ m n’anya na-atọ m ụtọ karịa mmanya.+ Mmanụ gị na-esi ísì ọma karịa ihe ọ bụla na-esi ísì ọma.+