Abụ Solomọn 4:11 Baịbụl Nsọ nke Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ 11 Nwaanyị m ga-alụ, ezigbo mmanụ aṅụ si n’egbugbere ọnụ gị na-atasị.+ Mmanụ aṅụ na mmiri ara ehi dịkwa n’okpuru ire gị.+ Ísì ọma nke na-esipụta n’uwe gị dịkwa ka ísì ọhịa Lebanọn. Abụ Solomọn Akwụkwọ Ndịàmà Jehova Ji Eme Nchọnchọ—Nke Afọ 2019 4:11 Ụlọ Nche,1/15/2015, p. 3011/15/2006, p. 19
11 Nwaanyị m ga-alụ, ezigbo mmanụ aṅụ si n’egbugbere ọnụ gị na-atasị.+ Mmanụ aṅụ na mmiri ara ehi dịkwa n’okpuru ire gị.+ Ísì ọma nke na-esipụta n’uwe gị dịkwa ka ísì ọhịa Lebanọn.