Abụ Solomọn 4:13 Baịbụl Nsọ nke Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ 13 Ihe na-amị n’ubi gị mere ka ubi gị* dị ka paradaịs* nke osisi pomigranet juru,Ya na mkpụrụ osisi ndị kacha mma, na okooko osisi hena, na ahịhịa spaịknad na-esi ísì ọma,
13 Ihe na-amị n’ubi gị mere ka ubi gị* dị ka paradaịs* nke osisi pomigranet juru,Ya na mkpụrụ osisi ndị kacha mma, na okooko osisi hena, na ahịhịa spaịknad na-esi ísì ọma,