Abụ Solomọn 4:14 Baịbụl Nsọ nke Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ 14 Ahịhịa spaịknad+ na okooko safrọn, okpete na-esi ísì ọma+ na sinamọn,+Ya na ụdị osisi frankinsens niile, mea, na alo,+Nakwa ihe niile kacha esi ísì ọma.+ Abụ Solomọn Akwụkwọ Ndịàmà Jehova Ji Eme Nchọnchọ—Nke Afọ 2019 4:14 Ụlọ Nche,2/1/2014, p. 10
14 Ahịhịa spaịknad+ na okooko safrọn, okpete na-esi ísì ọma+ na sinamọn,+Ya na ụdị osisi frankinsens niile, mea, na alo,+Nakwa ihe niile kacha esi ísì ọma.+